Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 24:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 24:1 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e ubọchi ise gasiri onye-isi-nchu-àjà, bú Ananaias, we ridata, ya na ndi-okenye ufọdu, na otù onye-ọ̀kà-okwu, aha-ya bu Tatọlọs; ndi ahu we kọrọ onye-isi akukọ megide Pọl.

ỌLU NDI-OZI 24:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ụbọchị ise gasịrị, onyeisi nchụaja bụ Ananayas na ụfọdụ ndị okenye ndị Juu na lọya ha aha ya bụ Tatulọs bịara. Ha dum pụtara ịgbagide Pọl ama nʼihu onye na-achị obodo.