Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 23:26 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 23:26 IGBOB (Bible Nso)

Klọdiọs Lisias nēdegara Filiks, bú onye-isi di oké ebube, akwukwọ, nēkele ya.

ỌLU NDI-OZI 23:26 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Klọdiọs Lisias, Na-edegara Feliks onye nsọpụrụ na-adịrị, onye na-achị akụkụ a. Ana m ekele gị.