ỌLU NDI-OZI 23:24 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 23:24 IGBOB (Bible Nso)
ọ gwa-kwa-ra ha ka ha chita anu-ulo, ka ha we dọkwasi Pọl n'elu ha, debe kwa ya nke-ọma rue mb͕e ha gābiakute Filiks, bú onye-isi.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 23 IGBOBỌLU NDI-OZI 23:24 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nyekwa Pọl ịnyịnya nke ọ ga-agba, ka e nwee ike duru ya gakwuru Feliks bụ gọvanọ nʼudo.”
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 23 BIU