ỌLU NDI-OZI 23:16 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 23:16 IGBOB (Bible Nso)
Ma nwa nke nwa-nne-nwanyi Pọl nuru na ha nēche inwude ya, o we bia ba n'ulo ndi-agha ahu, kọrọ Pọl.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 23 IGBOBỌLU NDI-OZI 23:16 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma nwa nwanne nwanyị Pọl nụrụ maka izuzu ọjọọ a. Ọ banyere nʼogige ndị agha kọọrọ Pọl.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 23 BIU