ỌLU NDI-OZI 22:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 22:8 IGBOB (Bible Nso)
Mu onwem we za, si, Ì bu onye, Onye-nwe-ayi? O we sim, Mu onwem bu Jisus Onye Nazaret, Onye gi onwe-gi nēsob͕u.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 22 IGBOBỌLU NDI-OZI 22:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“ ‘Onye ka ị bụ Onyenwe m?’ Ka m jụrụ. “Ọ sịrị m, ‘Abụ m Jisọs onye Nazaret onye ị na-akpagbu.’
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 22 BIU