Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 22:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 22:6 IGBOB (Bible Nso)

O we rue, mb͕e m'nāga, nābiaru kwa Damaskọs nso, n'oge di ka etiti-ehihie, na mberede oké ìhè si n'elu-igwe b͕urum àmùmà buruburu.

ỌLU NDI-OZI 22:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Nʼetiti ehihie, mgbe m na-aga nʼụzọ, nʼebe dị Damaskọs nso, oke ìhè nke si nʼeluigwe, chara gburugburu m.