Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 22:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 22:3 IGBOB (Bible Nso)

Mu onwem bu onye-Ju, nke amuru na Tasọs nke Silisia, ma azùputaram n'obodo a, n'ukwu Gameliel, ezíwo mu ihe, dika esi edebezu iwu nke nna-ayi-hà, obim nānu ọku nye Chineke, dika unu onwe-unu nile di ta

ỌLU NDI-OZI 22:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Abụ m onye Juu. Amụrụ m na Tasọs nʼime Silisia. Azụrụ m na obodo a nʼụkwụ Gamaliel onye nkuzi m. Anatara m ọzụzụ dị ike na ịsọpụrụ iwu nke nna nna anyị ha ejikwa m ịnụ ọkụ nʼobi na-efe Chineke dịka unu niile si eme taa.