ỌLU NDI-OZI 22:28 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 22:28 IGBOB (Bible Nso)
Onye-isi-ọchi-agha we za, si, Oké ego ka mu onwem ji zuta ọnọdu onye amuru n'obodo Rom. Pọl we si, Ma amuru mu onwem onye Rom.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 22 IGBOBỌLU NDI-OZI 22:28 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọchịagha ahụ zara, “ma o furu m ego dị ukwuu iji bụrụ onye Rom.” Ma Pọl sịrị, “Amụrụ m dịka nwa afọ ala a.”
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 22 BIU