Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 22:25 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 22:25 IGBOB (Bible Nso)

Ma mb͕e ha chiri udọ̀-akpukpọ kesia ya, Pọl siri ọchi-agha nāchi ọgu ndi-agha ise nke guzoro n'ebe ahu, Ò ziri ezi n'iwu ka unu pia madu bu onye Rom ihe, nke bu kwa onye anāmaghi ikpé?

ỌLU NDI-OZI 22:25 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma mgbe ha chịịrị ụdọ akpụkpọ kechaa ya, Pọl sịrị onye agha guzo ya nso, “Ọ bụ ihe ziri ezi nʼiwu na unu ga-eti nwa afọ Rom ihe, onye na-enweghị ikpe a mara ya?”