ỌLU NDI-OZI 22:22 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 22:22 IGBOB (Bible Nso)
Ha nānu kwa olu-ya rue okwu a; ha we welie olu-ha elu, si, Wepu onye di otú a n'uwa: n'ihi na o kwesighi ka ọ di ndu.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 22 IGBOBỌLU NDI-OZI 22:22 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha ṅara ya ntị ruo ugbu a. Mgbe ahụ, ha niile tiri mkpu nʼotu olu sị, “Wepụnụ onye dị otu a nʼụwa! O kwesighị ka onye dị otu a dịrị ndụ!”
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 22 BIU