ỌLU NDI-OZI 22:20 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 22:20 IGBOB (Bible Nso)
mb͕e anāwusi ọbara Stifen onye-àmà-Gi, mu onwem guzo-kwa-ra nso, o we dim ezi nma, anamedebe kwa uwe nke ndi nēb͕u ya.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 22 IGBOBỌLU NDI-OZI 22:20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge a na-awụfu ọbara onyeama gị bụ Stivin, eguzo m nso na-akwado nʼihe emere dị mma, ma na-elekọtakwa uwe ndị ahụ tụgburu ya anya.’
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 22 BIU