Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 22:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 22:1 IGBOB (Bible Nso)

Umu-nnem na ndi bu nnam, nurunu ngọpum n'ebe unu nọ ub͕u a.

ỌLU NDI-OZI 22:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Ụmụnna m na ndị nna anyị, geenụ m ntị mgbe m na-agọrọ onwe m nʼihu unu.”