Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 21:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 21:8 IGBOB (Bible Nso)

Echi-ya ayi we pua, je rue Sisaria: ayi we ba n'ulo Filip onye nēzisa ozi ọma, nke bu otù nime ndikom asa ahu, ayi na ya we nọgide.

ỌLU NDI-OZI 21:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼụbọchị nke ọzọ ya, anyị gara nʼihu nʼije anyị rute Sizaria. Nʼebe ahụ, anyị nọnyeere otu nwanna anyị a na-akpọ Filip onye na-agbasa oziọma. Ọ bụ otu nʼime mmadụ asaa ahụ.