Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 21:40 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 21:40 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e o kwere ya, Pọl ka o guzoro n'elu ihe eji arigo, o we kpukpue ndi-Ju aka; mb͕e emere ka ha nile kpuchie nọ̄ ọnu nke-uku, o we gwa ha okwu n'asusu Hibru, si

ỌLU NDI-OZI 21:40 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe o nyere ya ikike, Pọl guzooro nʼihe nrigo nke ọnụ ụzọ ahụ fee aka ya ime ka ha nọọ duu. Mgbe ha nọdụrụ nwayọọ, ọ gwara ha okwu nʼasụsụ Hibru sị