Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌLU NDI-OZI 21:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 21:4 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e ayi chọtasiri ndi nēso uzọ Jisus, ayi we nọgide n'ebe ahu ubọchi asa: ndi ahu we gwa Pọl site na Mọ Nsọ, ka ọ ghara izọbà ukwu na Jerusalem.

ỌLU NDI-OZI 21:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe anyị chọtara ndị na-eso ụzọ ahụ, anyị nọnyere ha abalị asaa. Ha gwara Pọl site nʼike nke Mmụọ Nsọ, ka ọ ghara ịga Jerusalem.