ỌLU NDI-OZI 21:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 21:3 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e ayi hugasiri Saiprọs anya, rapu kwa ya n'aka-ekpe, ayi we ga Siria, we pua n'ub͕ọ na Taia: n'ihi na ebe ahu ka ub͕ọ gaje ikwapu ihe di ya.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 21 IGBOBỌLU NDI-OZI 21:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe anyị kwọruru ụgbọ anyị ebe anyị nwere ike ịhụ Saiprọs, anyị siri nʼaka ekpe ya gafee, ruo Siria. Anyị rutere nʼọnụ mmiri Taịa, ebe ụgbọ mmiri ga-akwapụ ibu dị nʼime ya.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 21 BIU