ỌLU NDI-OZI 21:25 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 21:25 IGBOB (Bible Nso)
Ma ayi onwe-ayi zìri akwukwọ-ozi bayere ndi mba ọzọ ndi kweworo, nēnye iwu ka ha debe onwe-ha ghara imetu ihe achuru n'àjà nye arusi aka, ha na ọbara, na anu anyab͕uru anyab͕u, na ikwa-iko.
ỌLU NDI-OZI 21:25 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma nʼebe ndị mba ọzọ kwere ekwe nọ, anyị edegarala ha akwụkwọ gwa ha kwụsị iri ihe ọbụla a chụrụ nʼaja nye arụsị, na iri ọbara, maọbụ anụ a nyagburu anyagbu, ya na ịkwa iko.”