ỌLU NDI-OZI 21:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 21:14 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e ọ juru ikweye, ayi we kpuchie ọnu, si, Ka eme ihe Onye-nwe-ayi nāchọ.
ỌLU NDI-OZI 21:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ebe ọ na-ekweghị ege anyị ntị, anyị kwụsịrị ma sị, “Ka e mee uche Onyenwe anyị.”