ỌLU NDI-OZI 21:12 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 21:12 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e ayi nuru ihe ndia, ayi we riọ ya, ma ayi onwe-ayi ma ndi ebe ahu, ka ọ ghara irigoro Jerusalem.
ỌLU NDI-OZI 21:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe anyị nụrụ nke a, anyị na ndị niile nọ nʼebe ahụ rịọrọ Pọl ka ọ ghara ịga Jerusalem.