Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 21:11 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 21:11 IGBOB (Bible Nso)

O we biakute ayi, chiri ihe-ọkiké Pọl, ke onwe-ya ukwú na aka, si, Okwu ndia ka Mọ Nsọ kwuru, si, Otú a ka ndi-Ju ndi nọ na Jerusalem gēke nwoke nwe ihe-ọkiké a, ha gārara kwa ya nye n'aka ndi mba ọzọ.

ỌLU NDI-OZI 21:11 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ bịakwutere anyị, chilite belịt Pọl na-eke nʼukwu, kee onwe ya nʼụkwụ na aka sị, “Dịka Mmụọ Nsọ kwuru, ‘otu a ka ndị ndu ndị Juu ga-eke onye nwe ihe a agbụ na Jerusalem. Ha ga-ararakwa ya nye nʼaka ndị mba ọzọ.’ ”