ỌLU NDI-OZI 20:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 20:4 IGBOB (Bible Nso)
Sopata, nwa Pirọs, onye Beria, we so ya; ya na Aristakọs na Sekundọs, nime ndi Tesalọnaika; na Gaiọs nke Dabe, na Timọti, na Tikikọs na Trọfimọs, bú ndi Esia.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 20 IGBOBỌLU NDI-OZI 20:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Sopata onye Boria bụ ọkpara Pirọs, na Arịstakọs, na Sekundus ndị si na Tesalonaịka, na Gaiọs onye Debi na Timoti, na Taịkikọs na Trofimọs, ndị Eshịa sokwa ya na-aga ije a.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 20 BIU