ỌLU NDI-OZI 20:36 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 20:36 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e o kwusiri ihe ndia, o b͕ue ikperè n'ala, ya na ha nile kpere Chineke.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 20 IGBOBỌLU NDI-OZI 20:36 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe o kwusiri okwu ndị a, o soro ha niile gbuo ikpere nʼala kpekwa ekpere.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 20 BIU