ỌLU NDI-OZI 20:34 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 20:34 IGBOB (Bible Nso)
Unu onwe-unu mara na akam ndia nālutara mu onwem na ndi mu na ha nọ ihe nākpà mu na ha.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 20 IGBOBỌLU NDI-OZI 20:34 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bakwaghị uru ịgwa unu na ọ bụ aka m rụpụtara ọrụ gbooro m mkpa niile, na nke gbokwara mkpa ndị ahụ mụ na ha so.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 20 BIU