ỌLU NDI-OZI 20:33 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 20:33 IGBOB (Bible Nso)
Agu ọla-ọcha ma-ọbu ọla-edo ma-ọbu uwe nke onye ọ bula agughm.
ỌLU NDI-OZI 20:33 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ dịghị mgbe ọbụla agụụ ịdọtara onwe m ọlaọcha maọbụ ọlaedo maọbụ uwe nke onye ọbụla ji gụọ m.