Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 20:31 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 20:31 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi ya nēchenu nche, ebe unu chetara na ogologo arọ atọ arapughm iwere anya-miri nādu madu nile n'otù n'otù ọdú abali na ehihie.

ỌLU NDI-OZI 20:31 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ya mere, na-echenụ nche! Chetakwanụ na nʼime afọ atọ m nọrọ nʼetiti unu, ehihie na abalị, eji m ịkwa akwa na anya mmiri na-adụ unu ọdụ.