Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 20:29 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 20:29 IGBOB (Bible Nso)

Mu onwem matara na mb͕e m'lasiri agu jọb͕uru onwe-ha gābà n'etiti unu, ghara imere ìgwè aturu ebere

ỌLU NDI-OZI 20:29 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼihi na amaara m na mgbe m lachara, agụ jọgburu onwe ya ga-abata nʼetiti unu nke na-agaghị emere igwe atụrụ ebere.