Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 20:26 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 20:26 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi ya agwasim unu ike ubọchi ta, na adim ọcha n'ebe ọbara madu nile di.

ỌLU NDI-OZI 20:26 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ya mere, ana m agwasị unu ike, taa, na abụ m onye aka ya dị ọcha nʼebe ọbara onye ọbụla nʼime unu dị.