ỌLU NDI-OZI 20:22 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 20:22 IGBOB (Bible Nso)
Ma ub͕u a, le, mu onwem nāga Jerusalem n'ab͕u nime mọ nkem, nāmataghi ihe ọ bula gābiakwasim n'ebe ahu
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 20 IGBOBỌLU NDI-OZI 20:22 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ma otu ọ dị, ana m aga Jerusalem dịka iwu Mmụọ Nsọ nyere m si dị, ma amaghị m ihe ọnọdụ m ga-abụ nʼebe ahụ.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 20 BIU