Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 20:17 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 20:17 IGBOB (Bible Nso)

O we si na Militọs ziga n'Efesọs, kpọ ndi-okenye nke nzukọ Kraist ka ha biakute ya.

ỌLU NDI-OZI 20:17 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Site na Melitọs, ọ zipụrụ ozi ka a kpọọrọ ya ndị okenye chọọchị nke Efesọs ka ha bịa zute ya.