Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌLU NDI-OZI 2:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 2:8 IGBOB (Bible Nso)

Àyi onwe-ayi si kwa aṅa nu n'otù n'asusu nke aka ayi, nke amuru ayi nime ya?

ỌLU NDI-OZI 2:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Gịnị mere onye ọbụla nʼime anyị ji na-anụ okwu ha na-ekwu nʼasụsụ ala anyị dị iche iche?