ỌLU NDI-OZI 2:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 2:6 IGBOB (Bible Nso)
Ma mb͕e ùzù ahu putura, ọra madu b͕akọrọ, o we b͕a ha ghari, n'ihi na onye ọ bula n'etiti ha nānu ka ha nēkwu okwu n'asusu nke aka ya.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 2 IGBOBỌLU NDI-OZI 2:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Igwe mmadụ gbakọtara nʼọnọdụ mgbagwoju anya mgbe ha nụrụ ụzụ ahụ, nʼihi na ha nụrụ ka ha na-asụ asụsụ nke onye ọbụla nʼime ha na-aghọta, nʼasụsụ obodo ha dị iche iche.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 2 BIU