ỌLU NDI-OZI 2:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 2:5 IGBOB (Bible Nso)
Ma ndi-Ju ufọdu bi na Jerusalem, ndi nātu egwu Chineke, ndi si na mba nile di n'okpuru elu-igwe bia.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 2 IGBOBỌLU NDI-OZI 2:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge ahụ, ọtụtụ ndị Juu ji obi ọcha na-efe Chineke nọ na Jerusalem. Ndị si na mba dị iche iche nʼokpuru eluigwe.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 2 BIU