Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌLU NDI-OZI 2:47 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 2:47 IGBOB (Bible Nso)

ha nēto Chineke, ihe-ha nātọ kwa ndi-Ju dum utọ. Onye-nwe-ayi nātukwasi-kwa-ra ha kwa-ubọchi ndi anāzọputa.

ỌLU NDI-OZI 2:47 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Dịka ha gara nʼihu na-eto Chineke, ha nwetara ihuọma nʼaka ndị mmadụ. Onyenwe anyị na-atụkwasịkwara ha ndị a na-azọpụta kwa ụbọchị.