ỌLU NDI-OZI 2:45 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 2:45 IGBOB (Bible Nso)
ha we re ihe nile ha natara na ihe nile ha nwere, we kesa ha nye madu nile, dika nkpà diri onye ọ bula.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 2 IGBOBỌLU NDI-OZI 2:45 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha rere ihe ha nwere na nke ha kpatara, kenye onye ọbụla dịka mkpa ya siri dị.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 2 BIU