Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 2:40-41 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 2:40-41 IGBOB (Bible Nso)

O ji kwa ọtutu okwu ọzọ kwusie okwu ike, nāriọ kwa ha, si, Zọputanu onwe-unu n'ọb͕ọ a di nb͕agọ. Ya mere ndi nāra okwu-ya nke-ọma, emere ha baptism: n'ubọchi ahu ewe tukwasiri ha ihe ra ka nnù madu asa na ọgu iri.

ỌLU NDI-OZI 2:40-41 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

O jiri ọtụtụ okwu ndị ọzọ gbaa ama, ma dụọkwa ha ọdụ sị, “Sitenụ nʼetiti ọgbọ a jọrọ njọ zọpụta onwe unu.” E mere ndị nabatara okwu ya baptizim, ha dị ihe ruru puku mmadụ atọ, a gụnyere nʼọnụọgụgụ ha.