ỌLU NDI-OZI 2:40 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 2:40 IGBOB (Bible Nso)
O ji kwa ọtutu okwu ọzọ kwusie okwu ike, nāriọ kwa ha, si, Zọputanu onwe-unu n'ọb͕ọ a di nb͕agọ.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 2 IGBOBỌLU NDI-OZI 2:40 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O jiri ọtụtụ okwu ndị ọzọ gbaa ama, ma dụọkwa ha ọdụ sị, “Sitenụ nʼetiti ọgbọ a jọrọ njọ zọpụta onwe unu.”
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 2 BIU