ỌLU NDI-OZI 2:37 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 2:37 IGBOB (Bible Nso)
Ma mb͕e ha nuru nke a, ewe dua ha nime obi-ha, ha we si Pita na ndi-ozi fọduru, Umu-nna-ayi, gini ka ayi gēme?
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 2 IGBOBỌLU NDI-OZI 2:37 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha nụrụ ihe ndị a, akọnuche ha mara ha ikpe. Ha sịrị Pita na ndị ozi ndị ọzọ, “Ụmụnna, gịnị ka anyị ga-eme?”
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 2 BIU