Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 2:33 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 2:33 IGBOB (Bible Nso)

Ya mere, ebe eweliri Ya elu site n'aka-nri Chineke, ebe Ọ nata-kwa-ra n'aka Nna-Ya nkwà ahu, bú Mọ Nsọ, Ọ wusara nka unu onwe-unu nāhu nānu kwa.

ỌLU NDI-OZI 2:33 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ebe ọ bụ na e buliela ya elu nʼaka nri Chineke. Ọ natala Mmụọ Nsọ dịka Nna ya kwere na nkwa. Ihe a unu na-ahụ na nke unu na-anụ bụ onyinye ya ọ wụkwasịrị anyị.