ỌLU NDI-OZI 2:27 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 2:27 IGBOB (Bible Nso)
N'ihi na I gaghi-arapu nkpuru-obim nime Hedis, I gaghi-enye kwa Onye nke Gi di ọcha n'obi ka Ọ hu ire-uré.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 2 IGBOBỌLU NDI-OZI 2:27 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
nʼihi na ị gaghị ahapụ mkpụrụobi m nʼala mmụọ, ị gakwaghị ahapụ anụ ahụ nke Onye gị dị nsọ ka ọ hụ ire ure.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 2 BIU