ỌLU NDI-OZI 2:24 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 2:24 IGBOB (Bible Nso)
Onye Chineke mere ka O si n'ọnwu bilie, mb͕e Ọ tọpusiri ihe-nb͕u nke ọnwu: n'ihi na ọnwu apughi ijide Ya.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 2 IGBOBỌLU NDI-OZI 2:24 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Chineke emela ka o site nʼọnwụ bilie mgbe ọ tọpụchara ihe mgbu nke ọnwụ, nʼihi na ọnwụ enweghị ike ijide ya.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 2 BIU