ỌLU NDI-OZI 2:19 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 2:19 IGBOB (Bible Nso)
M'gēnye kwa ọlu-ebube n'elu-igwe di n'elu, Na ihe-iriba-ama n'elu ala di n'okpuru ya; Ọbara, na ọku, na alulu anwuru-ọku
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 2 IGBOBỌLU NDI-OZI 2:19 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Aga m egosi ihe ịtụnanya na mbara eluigwe, gosikwa ihe ịrịbama nʼụwa na nʼokpuru ụwa, ọbara na ọkụ na alulu anwụrụ ọkụ.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 2 BIU