Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 2:18 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 2:18 IGBOB (Bible Nso)

E, n'aru ndi-orùm ndikom na n'aru ndi-orùm ndinyom Ka M'gāwusa ufọdu nime Mọ nkem na mb͕e ahu; ha gēbu kwa amuma.

ỌLU NDI-OZI 2:18 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ bụladị ndị ohu m, nwoke ha na nwanyị nʼime ha, ka m ga-awụkwasị Mmụọ m. Ha ga-ebukwa amụma.