ỌLU NDI-OZI 2:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 2:14 IGBOB (Bible Nso)
Ma Pita guzoro, ya na ndi-ozi iri na otù ahu, we welie olu-ya elu, gwawa ha okwu, si, Ndikom nke Judia, na unu nile ndi bi na Jerusalem, maranu nka, ge-kwa-nu nti n'okwum.
Kesaa
ỌLU NDI-OZI 2 IGBOBỌLU NDI-OZI 2:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Pita guzoro, ya na ndị ozi iri na otu ahụ welie olu gwa ọgbakọ ahụ okwu, “Ndị Juu na unu ndị bi na Jerusalem, matanụ nke a, geekwanụ ntị na ihe m na-ekwu.
Kesaa
ỌLU NDI-OZI 2 BIU