Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 2:13 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 2:13 IGBOB (Bible Nso)

Ma ndi ọzọ nēme ha ihe-ọchì, si, Ha ṅujuworo manya-vine ọchu afọ.

ỌLU NDI-OZI 2:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma ụfọdụ ndị ọzọ na-akwa ha emo na-asị, “Ndị a bụ ndị mmanya na-egbu.”