ỌLU NDI-OZI 2:12 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 2:12 IGBOB (Bible Nso)
Ibobo we nwua ha nile n'aru, ha nwe-kwa-ra obi abua, nāsirita ibe-ha, Isi ihe a bu gini?
Kesaa
ỌLU NDI-OZI 2 IGBOBỌLU NDI-OZI 2:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O juru ha anya, gbaakwa ha gharịị. Ha sịrịtara onwe ha, “Gịnị ka nke a bụ?”
Kesaa
ỌLU NDI-OZI 2 BIU