Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌLU NDI-OZI 2:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 2:1 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e ubọchi Pentikọst nēzu okè, ha nile we nọkọ n'otù ebe.

ỌLU NDI-OZI 2:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ụbọchị Pentikọọsụ ruru, ha niile zukọtara nʼotu ebe.