Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 19:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 19:9 IGBOB (Bible Nso)

Ma mb͕e obi madu ufọdu mere etili, mb͕e ha ghara kwa ikweye, nēkwu ihe ọjọ bayere Uzọ Jisus n'iru ọra madu, o we si n'ebe ha nọ pua, kewapu ndi nēso ụzọ Jisus, nēkwu okwu kwa-ubọchi n'ulo-akwukwọ Tiranọs.

ỌLU NDI-OZI 19:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma ụfọdụ nʼime ha mechiri obi ha; ha juru ikwenye, kama ha kwuru okwu ọjọọ megide Ụzọ ahụ nʼihu ọgbakọ ahụ niile. Ya mere, o sitere nʼebe ha nọ pụọ, kpọrọkwa ndị na-eso ụzọ ahụ, ha na-akparịta ụka kwa ụbọchị nʼụlọ ọgbakọ Tiranọs.