ỌLU NDI-OZI 19:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 19:8 IGBOB (Bible Nso)
O we ba n'ulo-nzukọ-ha, we nēkwuwa okwu ogologo ọnwa atọ, nāgwa ha okwu n'ihe nile bayere ala-eze Chineke, nēme kwa ka ha kweye ha.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 19 IGBOBỌLU NDI-OZI 19:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ banyere nʼụlọ nzukọ ahụ ma were nkwuwa okwu, na ịrụ ụka nʼebe o doro anya gwasie ha okwu ike banyere alaeze Chineke. Ọ bụ ọnwa atọ ka o were ya ime nke a.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 19 BIU