Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 19:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 19:3 IGBOB (Bible Nso)

O we si, Ọ̀ bu ibà nime gini kwa ka emere unu baptism? Ha we si, Ibà nime baptism nke Jọn.

ỌLU NDI-OZI 19:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ya mere, ọ sịrị, “Gịnị ka unu kwenyere nʼime ya mgbe e mere unu baptizim?” Ha sịrị, “Baptizim nke Jọn.”