ỌLU NDI-OZI 19:22 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 19:22 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e o zigasiri na Masedọnia madu abua nime ndi nējere ya ozi, bú Timọti na Erastọs, ya onwe-ya we nọdu n'Esia nwa oge.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 19 IGBOBỌLU NDI-OZI 19:22 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O zipụrụ ndị na-enyere ya aka, bụ Timoti na Erastọs ka ha buru ụzọ jeruo Masidonia. Ma ya onwe ya nọgidere nʼime Eshịa nwa oge.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 19 BIU